Recent Scheme of Work on Igbo Language

Syllabus for Senior Secondary




FIRST TERM
SSS 1 SSS 2 SSS 3
WEEK 1: Revision
WEEK 1: Revision
WEEK 1: Revision
WEEK 2

Theme: Asusu

Topic: Ekwumekwu

Sub-Topic:
Content:
1. aha nne na nna.
2. aha umunne
3. aha obodo
4. oruaka nne na nna
5. oru diiri onye n'ezlnaulo
6. nrubeere onye n'ezinaulo.
WEEK 2

Theme: Utoasusu

Topic: Ekwumekwu: lkpochapu ubiam na aguu

Sub-Topic:
Content:
1. Nkowa ubiam na aguu,
2. Ihe na-ebute ubiam na aguu,
3. uzo di iche iche e si ekpochapu ubiam na aguu,
4. uzo a ga-esi gbochie ubiam na aguu,
WEEK 2

Theme: Asusu

Topic: Ekwumekwu: Nzikoritaozi keteknoloi

Sub-Topic:
Content:
1. Ihe bu nzikoritaozi keteknoloji
2. Uzo di iche iche e si ezikorita ozi keteknoloji
3. Oghom di na ezikoritaozi keteknoloji
4. Nzikorita ozi na website Igbo N’intaneet
WEEK 3

Theme: Asusu

Topic: Udaasusu

Sub-Topic:
Content:
1. Mgbochiume na udaume.
2. Ndjiche di n'etiti mgbochiume na udaume,
3. Ndakorita udaume
4. Udaolu na akaraudaolu
5. Nkejiokwu
6. Myiriudaume
WEEK 3

Theme: Utoasusu

Topic: Udaasusu

Sub-Topic:
Content:
1. Olilo udaume
2. Ndapu udaume
3. Ndapu mgbochiume
WEEK 3

Theme: Asusu

Topic: udaasusu

Sub-Topic:
Content:
1. udi mkpuruudasusu (fonim) di iche iche:
- etu e si akpoputa ha
- ebe mkpoputa ha
2. Nkejiokwu
3. Myiriudaume dika nkejiokwu.
WEEK 4

Theme: Asusu

Topic: Mwube mkpuruokwu

Sub-Topic:
Content:
Ihe ndi e ji ewube rnkpuruasusu mofim
- Nganiihu
- Nnoneetiti
- Nsonaazu
WEEK 4

Theme: Utoasusu

Topic: Mofim na mkpuruokwu

Sub-Topic:
Content:
1. Nkowa mofim
2. udi mofim di iche iche dika:
- mofim nnoroonwe.
- mofim ndabe.
3. Nkowa ihe bu mkpuruokwu
4. Ndliche di na mofim na mkpuruokwu
WEEK 4

Theme: Asusu

Topic: Ahiriokwu Na Nkenudi ya

Sub-Topic:
Content:
1. Ihe bu ahiriokwu
2. udi ahjrjokwu e nwere:
- ahirimfe
- ahirinha
- ahiriukwu
- ahirinkwe
- ahirinju
- ahiriajuju
- ahiritimiiwu
- ahiriekelesu
- ahiringom
WEEK 5

Theme: Asusu

Topic: Ahiriokwu na Nkenudi ya

Sub-Topic:
Content:
1. Ihe bu ahiriokwu,
2. Udi ahiriokwu e nwere:
- Ahirimfe
- Ahirinha
- Ahiriukwu
- Ahirinkwe
- Ahirinju
- Ahiriajuju
WEEK 5

Theme: Utoasusu

Topic: Nkebiokwu

Sub-Topic:
Content:
1. Nkebiokwu di iche iche.
2. Nruqosi nkebiokwu di n'ahiriokwu,
3. Mmebe ahiriokwu nwere nkebiokwu.
WEEK 5

Theme: Asusu

Topic: Tensi na Aspekti.

Sub-Topic:
Content:
1. Mputara tensi
2. udi tensi dika:
- Tensi ndinaazu
- Tensi ndiugbua
3. Mputara aspekti
4. udi aspekti dika
- Aspekti ndieme
- Aspekti ndimecha
WEEK 6

Theme: Asusu

Topic: Nkeji asusu

Sub-Topic:
Content:
1. I Njirimara na oru: Mkpoha:
- aha
- nnochiaha
- njuajuju
- onuogugu
2. Ngwaa
WEEK 6

Theme: Utoasusu

Topic: Nkebiahiri

Sub-Topic:
Content:
1. Ihe bu nkebiahiri.
2. Nkenudi nkebiahiri.
3. Nrugosi nkebiahiri di n'ahiriokwu.
4. Mmebe ahihriokwu nwere nkebiahiri.
WEEK 6

Theme: Asusu

Topic: Nsoroedide: Akara Edemede

Sub-Topic:
Content:
1. Mmughari akaraedemede ndi a murula
2. akaraedemede ndi ozo:
- rikom elu
- kpomkpom
- kpom rikom
- akara mkpu
- akara ngwu
akara mgbodo
WEEK 7

Theme: Asusu

Topic: Olundi Na Igbo lzugbe

Sub-Topic:
Content:
1. Njirimara:
- Igbo izugbe
- Olundi
2. Ndliche di n'etiti Igbo izugbe na
3. Uru Igbo izugbe bara
4. Uru Olundi bara n'Igbo izugbe.
WEEK 7

Theme: Utoasusu

Topic: Nkejiasusu

Sub-Topic:
Content:
Mputara, njirimara na oru:
- Nkwuwa.
- Mbuuzo
- Njiko.
WEEK 7

Theme: Asusu

Topic: Ogugu na Aghotaazaa: Agumakwukwo dika ihe naemeghe uzo agamnihu

Sub-Topic:
Content:
1. Ogugu banyere agumakwukwo dika ihe naemeghe uzo agamnihu.
- nkowa agumakwukwo.
- nkowa agamnihu
- etu agumakwukwo si eweta agamnihu.
- oghom di n'agughi akwukwo
2. Igu na iza ajuju banyere aqumakwukwo dika ihe naemeghe uzo agamnihu.
3. Uche umuakwukwo banyere ihe ha guru.
WEEK 8

Theme: Asusu

Topic: Ogugu na Aghotaazaa: Ahuike Ntorobia

Sub-Topic:
Content:
1. Ogugu banyere ahuike ntorobia:
- idobe onwe ocha.
- oria mminwu (HIV/AIDS).
2. Inu ogwu aghara aghara.
3. Igu na iza ajuju banyere ahuike ntorobia.
4. Uche umuakwukwo banyere ihe ha guru,
WEEK 8

Theme: Utoasusu

Topic: Tensi na Aspekti

Sub-Topic:
Content:
1. Mputara tensi
2. Udi tensi dika:
- Tensi ndinazu
- Tensi ndiugbua.
3. Mputara aspekti
4. udi aspekti dika:
- Aspekti ndieme
- Aspekti ndimechaa
WEEK 8

Theme: Asusu

Topic: Edemede: Leta Anamachoihe

Sub-Topic:
Content:
Ihe ndi di mkpa:
- adreesi ode na deeti
- adressi oguu
- ekele mmeghe
- isiokwu leta
- ahu leta
- mmechi leta
- signecho na aha ode.
WEEK 9

Theme: Asusu

Topic: Mkpuru edemede na nsoroedide

Sub-Topic:
Content:
1. Mkpuruedemede: mgbochiumw udaume
- myiriudaume
- udamkpi
2. Nsoroedide: mkpuruedemede ukwu na nta
- akara ntupo
- kpom
- rikom
- akara ajuju
- akara uhie.
WEEK 9

Theme: Utoasusu

Topic: Nsoroedide

Sub-Topic:
Content:
1. Etu e si ede na iji gosiputa oru di iche iche o naaru
2. Ndezi mgbakwunye na nsokwunye.
3. Okwu ndi a naedeko onu na ndi a na-edesa edesa.
WEEK 9

Theme: Asusu

Topic: Ntughari

Sub-Topic:
Content:
1. Nkowa ihe bu ntughari.
2. Usoro e si eme ntughari
- Iji Igbo lzugbe
- Igbakwasa ukwu n'echiche karia na mkpuruokwu
3. okwu ndi tara akpu:
- okwu mbite
- akpaalaokwu
4. Ntuqhari kpomkwem,

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION
SECOND TERM
SSS 1 SSS 2 SSS 3
WEEK 1: Revision
WEEK 1: Revision
WEEK 1: Revision
WEEK 2

Theme: Asusu

Topic: Edemede

Sub-Topic:
Content:
Udi edemede di iche iche:
- akornako
- ekwumekwu
- nuritauka
- nkowasi
- nkowami
- mkparitauka
- leta
WEEK 2

Theme: Utoasusu

Topic: Nsoroedide

Sub-Topic:
Content:
1. Ndakonta udaume.
2. Okwu mbite.
3. Ikanye akaraudaolu ebe o kwesiri.
WEEK 2

Theme: Agumagu

Topic: Agumagu Odinala

Sub-Topic:
Content:
1. Mmughari ihe a mubru n'agumagu odinala.
2. Igu agumagu odinala di iche iche.
3. Itule na inyocha nijrilmara agumagu odinala.
- isiokwu Ihe e dere
- usoro/nhazi
- nkaasusu
- nkwenye na omenala ndi lgbo putara ihe.
WEEK 3

Theme: Asusu

Topic: Edemede

Sub-Topic:
Content:
Usoro edemede nke obula:
- isiokwu
- nkebi edemede: okwu mmalite, ahu edemede mmechi
WEEK 3

Theme: Utoasusu

Topic: Ogugu na Aghotaazaa:Nlekota gburugburu

Sub-Topic:
Content:
Ogugu banyere nlekota gburugburu.
- Nkowa gburugburu.
- Nsogbu a naenwegasi na gburugburu dika: ide mmiri, igbutu osisi aghara aghara dg.
- uzo e si elekota gburugburu.
- Uru di n’ilekoka gburugburu.
- Oghom di n'elekotaqhi gburugburu.
WEEK 3

Theme: Agumagu

Topic: Agumagu Odinala (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Mmughari ihe a mubru n'agumagu odinala.
2. Igu agumagu odinala di iche iche.
3. Itule na inyocha nijrilmara agumagu odinala.
- isiokwu Ihe e dere
- usoro/nhazi
- nkaasusu
- nkwenye na omenala ndi lgbo putara ihe.
WEEK 4

Theme: Asusu

Topic: Edemede

Sub-Topic:
Content:
Udi leta e nwere:
leta nke onye
leta nwannunu
Usoro edemede
leta: njirimara
leta: nkeonye
leta: anamachoihe
WEEK 4

Theme: Utoasusu

Topic: Ogugu na Aghotaazaa:Nlekota gburugburu

Sub-Topic:
Content:
1. Igu na iza auju banyere nlekota gburugburu.
2. Uche umuaka banyere ihe ha guru
WEEK 4

Theme: Agumagu

Topic: Agumagu Ederede

Sub-Topic:
Content:
1. igu aguumagu ederede ndi a hoputara.
2. Inyocha na itule agumagu ederede:
- ntoala agumagu
- usoro/nhazi
- isiokwu ihe e dere.
- nkenudi
- nkaasusu
- omenala na nkwenye Igbo putara ihe.
WEEK 5

Theme: Asusu

Topic: Atumatuokwu

Sub-Topic:
Content:
1. Ihe bu atumatuokwu.
2. Udi ya di iche iche.
3. Uru o bara.
WEEK 5

Theme: Utoasusu

Topic: Edemede

Sub-Topic:
Content:
1. usoro edemede: iko akuko kowaputara ilu:
- Mmalite dika : ihe ilu ahu putara.
- Ahu edemede dika: iko otu ogologo akuko gosiputa ihe ahu.
- Mmechi edemede.
2. Usoro edemede: nkwowami dika "Nlenwo anya n'ihe gbasara mbamuru"(Value reorientation).
- Okwu mmalite : mputara isiokwu.
- Ahuedemede: uche odee banyere isiokwu.
- Okwu mmechi: nchikota echiche odee.
WEEK 5

Theme: Agumagu

Topic: Agumagu Ederede (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. igu aguumagu ederede ndi a hoputara.
2. Inyocha na itule agumagu ederede:
- ntoala agumagu
- usoro/nhazi
- isiokwu ihe e dere.
- nkenudi
- nkaasusu
- omenala na nkwenye Igbo putara ihe.
WEEK 6

Theme: Asusu

Topic: Ntughari

Sub-Topic:
Content:
1. Nkowa ihe bu ntughari.
2. Usoro e si eme ntughari
• iji Igbo izugbe
• iqbakwasa ukwu n'echiche karia na mkpuruokwu
3. okwu ndi tara akpu:
• okwu mbite
• akpaalaokwu
• ntughari kpomkwern.
WEEK 6

Theme: Agumagu

Topic: Agumagu Odinala: Mmughari

Sub-Topic:
Content:
1. Ihe bu agumagu odinala
2. Uru o bara.
3. Nkenudi ya
- akuko di iche iche.
- ejije di iche iche.
- abu di iche iche
4. Njirimara nke obula.
WEEK 6

Theme: Agumagu

Topic: Atumatuokwu/Asusu Nka

Sub-Topic:
Content:
1. Mmughari atumatuokwu utodu:
- ndika/myiri
- mburu
- mmernmadu
- nsinuda
- ogharaokwu
2. Asusu nka utodu dika:
- ilu
- ukabuilu
- akpaalaokwu
WEEK 7

Theme: Agumagu

Topic: Agumagu Odinala

Sub-Topic:
Content:
1. Nkowa ihe bu
- agumagu
- odinala
2. Udi ya di iche iche.
- Akuko odinala
- Ejije odinala
- Abu odinala.
WEEK 7

Theme: Agumagu

Topic: Agumagu Ederede

Sub-Topic:
Content:
1. Igu akwukwo a hoputara
2. nnyocha na ntule aqumaqu ederede:
- ntoata agumagu
- usoro/nhazi
- isiokwu ihe e dere.
- nkenudi
- nkaasusu
- nkwenye na omenala Igbo putara ihe.
WEEK 7

Theme: Agumagu

Topic: Atumatuokwu/Asusu Nka (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Mmughari atumatuokwu utodu:
- ndika/myiri
- mburu
- mmernmadu
- nsinuda
- ogharaokwu
2. Asusu nka utodu dika:
- ilu
- ukabuilu
- akpaalaokwu
WEEK 8

Theme: Agumagu

Topic: Agumagu Ederede

Sub-Topic:
Content:
1. Nkowa ihe bu agumagu ederede; udi ya na uru ya.
2. Iduuazi akwukwo a hoputara,
WEEK 8

Theme: Agumagu

Topic: Atumatuokwu/Asusu Nka

Sub-Topic:
Content:
1. Mmughari atumatuokwu udodu,
- Ndjka/myiri
- mburu
- Mmemmadu
- Nsinuda
- oqharaokwu
2. Asusu nka ufodu dika:
- Ilu
- ukabuilu
- akpaalaokwu
WEEK 8

Theme: Agumagu

Topic: Edemede Nka

Sub-Topic:
Content:
1. Nkowaputa edemede nka na udi ya:
- akuko
- ejije
- abu
- akuko na eserese ntoochi
2. Uru edemede nka bara
3. Njirimara edemede nka:
- Echiche onye
- Edemede dabara n'usoro
- Asusu nka
4. Odide edemede nka.
WEEK 9

Theme: Agumagu

Topic: Agumagu Ederede

Sub-Topic:
Content:
1. Ejije: akwukwo a hoputara.
2. Abu: akwukwo a hoputara,
WEEK 9

Theme: Agumagu

Topic: Edemede Nka

Sub-Topic:
Content:
1. Nkowaputa edemede nka na udi ya
- Akuko
- Ejije
- Abu
- Akuko na eserese ntoochl.
2. Uru edemede nka
3. Njirimara edemede nka:
- Echiche onye
- Edemede dabara n'usoro.
- Asusu nka.
4. Odide edemede nka.
WEEK 9

Theme: Agumagu

Topic: Edemede Nka (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Nkowaputa edemede nka na udi ya:
- akuko
- ejije
- abu
- akuko na eserese ntoochi
2. Uru edemede nka bara
3. Njirimara edemede nka:
- Echiche onye
- Edemede dabara n'usoro
- Asusu nka
4. Odide edemede nka.

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION
THIRD TERM
SSS 1 SSS 2 SSS 3
WEEK 1: Revision
WEEK 1: Revision
WEEK 1: Revision
WEEK 2

Theme: Omenala

Topic: Njirimara ndi igbo I

Sub-Topic:
Content:
- Asusu
- Ekike
- Nri
- Omume
- Omenala
- Oruaka
WEEK 2

Theme: Omenala

Topic: Otu Nzuzo

Sub-Topic:
Content:
1. Ihe otu nzuzo bu.
2. Ihe di iche n'etiti otu nzuzo na otu nkiti.
3. oru otu nzuzo.
4. Uru na oghom di na ha.
5. Udi otu nzuzu di iche iche dika: ekpe, mmonwu, odo, okonko, omabe dg. 6. Mgbanwe di na ha ugbu a.
WEEK 2

Theme: Omenala

Topic: Njirimara ndi igbo II : Nsoala / Ibeene

Sub-Topic:
Content:
1. Ihe bu nsoala/ibeene.
2. omumaatu nsoala/lbeene
3. Etu nsoala/ibeene obodo utodu siri malite.
4. oru di iche iche nsoala/lbeene na-aru n'obodo.
5. Ntaramahuhu diiri ndi mebiri iwu nsoale/ibeene dk ikpo aru maobu ikpu ala.
WEEK 3

Theme: Omenala

Topic: Ezinaulo

Sub-Topic:
Content:
1. Nkowa ihe bu ezinaulo ndi igbo
2. udi ezinaulo e nwegasiri dika:
- ezinaulo otu mkpuke.
- ezinaulo ubara mkpuke
- ezinaulo mbisa
- uru ezinaulo na ndu ndi lgbo.
WEEK 3

Theme: Omenala

Topic: Dibia Odinala

Sub-Topic:
Content:
1. Udi dibia odinala di iche iche :
- dibia mkpaakwukwo na mgborogwu.
- dibia afa.
- dibia ogwu
- dibia aja
2. uru ndi dibia bara
3. oghom di na ndi dibia
4. etu e si ebu dibia odinala
WEEK 3

Theme: Omenala

Topic: Otu Ogbo/Uke/Ebiri

Sub-Topic:
Content:
1. Ihe otu ogbo/uke/ebiri putara
2. Usoro e si aba n'otu ogbo.
3. Uru na oghom di n'otu ogbo,
4. oru ya n'iwelite maobu n’igbochi oganiihu.
5. Onodu otu oqbo n'oge ugbua.
WEEK 4

Theme: Omenala

Topic: Alumdina-nwunye

Sub-Topic:
Content:
1. Ikowa ihe bu alumdinanwunye
2. Ikwu ihe ndi a naeme mgbe a naalu din a nwunye:
- Iku aka n'uzo
- Ibu mmanya
- Ime ego
- Iqba nkwu,
WEEK 4

Theme: Omenala

Topic: Agwa Oma na Agwa Ojoo na Ndu Ndi Igbo

Sub-Topic:
Content:
1. Nkowa agwa oma na agwa ojoo.
2. Nkowa ahuhu diiri agwa ojoo.
3. Nkowa uqwo diiri agwa oma.
WEEK 4

Theme: Omenala

Topic: Echiche Ndi Igbo Banyere Eluuwa

Sub-Topic:
Content:
1. Nkowa odidi mmadu, ndiichie, mmuo na arusi
2. Ndu na-esota onwu, ogbanje, ilo uwa na akaraogoli/ofeke
3. Aha na udi chi di iche iche ndi Igbo nwere.
4. Oru chi ndi a naaruru ndi Igbo.
WEEK 5

Theme: Omenala

Topic: Njirimara ndi igbo II

Sub-Topic:
Content:
1. Ihe ndi ozo gasi e ji ama ndl Igbo:
- omugwu
- ibe uqwu
- iche ojl/nzu
- inabata obia
- iru mgbede
2. Etu e si eme omenala ndi a.
3. Uru ha bara.
WEEK 5

Theme: Omenala

Topic: Agwa Oma na Agwa Ojoo na Ndu Ndi Igbo

Sub-Topic:
Content:
1. uzo di iche iche ohanaeze si achikwa agwa onve obula.
2. Otu di iche iche so achikwa agwa ohaneeze dika otu oqbo, otu nzuzo, otu umuokpu, mmonwu, ezinaulo dg.
WEEK 5

Theme: Omenala

Topic: Echiche Na Echimechi Odinala II

Sub-Topic:
Content:
1. Mmughari echichi odlnala I
2. lkowa njirimara onye chiri echichi.
3. Uru na oghom diiri onye e chiri echichi.
4. Nkwalite ichi echichi ufodu na-ada ada n'ala Igbo.
5. Mgbanwe ndi batarala n'echichi odinala ufodu,
WEEK 6

Theme: Omenala

Topic: Ochichi Odinala Igbo

Sub-Topic:
Content:
1. Ihe bu ochichi odinala.
2. Mgbe ochichi odinala malitere.
3. Usoro ochichi odinala.
4. uru ochichi bara.
5. otu di iche iche onu na-eru n'okwu n'ochichl obodo.
WEEK 6

Theme: Omenala

Topic: Enwemenwe: Akunauba

Sub-Topic:
Content:
1. Nkowa ihe enwemenwe bu.
2. Enwemenwe di iche iche.
3. Usoro erimekpe na nnochiokwa.
4. Ntulekota enwemenwe obodo na obodo.
5. Enwemenwe oge ugbua.
WEEK 6

Theme:

Topic:

Sub-Topic:
Content:

WEEK 7

Theme: Omenala

Topic: Ochichi Odinala Igbo (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Ihe bu ochichi odinala.
2. Mgbe ochichi odinala malitere.
3. Usoro ochichi odinala.
4. uru ochichi bara.
5. otu di iche iche onu na-eru n'okwu n'ochichl obodo.
WEEK 7

Theme: Omenala

Topic: Enwemenwe: Akunauba

Sub-Topic:
Content:
1. Ndiiche di n'iri ekpe na n'ike ekpe.
2. Ndiiche di n'erimekpe nnochiokwa na enwemenwe akamkpa.
3. Uru di n'ikpa akuudo
4. Ogbom di n'ikpa aku n'uzo ezighi
WEEK 7

Theme:

Topic:

Sub-Topic:
Content:

WEEK 8

Theme: Omenala

Topic: Oruaka

Sub-Topic:
Content:
1. Ihe bu oruaka
2. Udi oruaka di iche iche e ji mara ndi Igbo.
3. Uru oruaka ndi a bara.
4. Mkpa odi lkwalite ha.
WEEK 8

Theme: Omenala

Topic: Echichi na Echimechi Odinala

Sub-Topic:
Content:
1. Echichi ndi Igbo di iche iche dk:
- ichi Nze/ozo
- iba Amanwulu
- ichi Eze
- ichi Iyom
- ichi Lolo
2. Mmalite ufodu N’ime ha.
3. Etu e si echi echichi ndi a.
4. oru di iche iche ndi chiri echichi na-aru.
WEEK 8

Theme:

Topic:

Sub-Topic:
Content:

WEEK 9

Theme: Omenala

Topic: Oruaka (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Ihe bu oruaka
2. Udi oruaka di iche iche e ji mara ndi Igbo.
3. Uru oruaka ndi a bara.
4. Mkpa odi lkwalite ha.
WEEK 9

Theme: Omenala

Topic:Echichi na Echimechi Odinala (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Echichi ndi Igbo di iche iche dk:
- ichi Nze/ozo
- iba Amanwulu
- ichi Eze
- ichi Iyom
- ichi Lolo
2. Mmalite ufodu N’ime ha.
3. Etu e si echi echichi ndi a.
4. oru di iche iche ndi chiri echichi na-aru.

WEEK 9

Theme:

Topic:

Sub-Topic:
Content:


WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION





We provide educational resources/materials, curriculum guide, syllabus, scheme of work, lesson note & plan, waec, jamb, O-level & advance level GCE lessons/tutorial classes, on various topics, subjects, career, disciplines & department etc. for all the Class of Learners


Free Will Donation

We know times are tough right now, but if you could donate and support us, be rest assured that your great contributions are immensely appreciated and will be for the progress of our work to help us pay for the server cost, domain renewal, and other maintenance costs of the site. Nothing is too small; nothing is too little.

Account Details

BANK: UNITED BANK FOR AFRICA PLC

ACCOUNT NAME: OFAGBE GODSPOWER GEORGE

ACCOUNT NUMBER: 2250582550

SWIFT CODE: UNAFNGLA

ACCOUNT TYPE: SAVINGS

CURRENCY: DOLLAR (USD) ACCOUNT

ADDRESS: 1. M. Aruna Close, Ughelli, Delta State, Nigeria

PHONE: +234805 5084784, +234803 5586470



BANK: UNITED BANK FOR AFRICA Plc (UBA)

ACCOUNT NAME: OFAGBE GODSPOWER GEORGE

ACCOUNT NUMBER: 2042116266

SORT CODE: 033243371

ACCOUNT TYPE: SAVINGS

CURRENCY: NAIRA ACCOUNT

ADDRESS: 1. M. Aruna Close, Ughelli, Delta State, Nigeria

PHONE: +234805 5084784, +234803 5586470



Your active support gives strength to our Team and inspires to work. Each donated dollar is not only money for us, but it is also the confidence that you really need our project!
AseiClass is a non-profit project that exists at its founders' expense, it will be difficult to achieve our goals without your help.
Please consider making a donation.
Thank you.


AseiClass Team

We provide educational resources/materials, curriculum guide, syllabus, scheme of work, lesson note & plan, waec, jamb, O-level & advance level GCE lessons/tutorial classes, on various topics, subjects, career, disciplines & department etc. for all the Class of Learners

Facts about Teachers

● ● ● Teachers Are Great No Controversy.

● ● ● Teachers are like candles, they burn themselves to light others.

● ● ● Teachers don't teach for the money.

● ● ● Every great mind was once taught by some brilliant teachers.

● ● ● Teachers are the second parents we have.

● ● ● If you can write your name, thank your teacher.

Teaching slogans

● ● ● Until the learner learns the teacher has not taught.

● ● ● I hear and forget, I see and remember, I do and know.

● ● ● The good teacher explains. The superior teacher demonstrates. The great teacher inspires.