Recent Scheme of Work on Igbo Language

Syllabus for Middle Basic




FIRST TERM
BASIC 4 BASIC 5 BASIC 6
WEEK 1: Revision
WEEK 1: Revision
WEEK 1: Revision
WEEK 2

Theme: Asụsụ

Topic: Ọnụọgụgụ (1-200)

Sub-Topic:
Content:
1. Ọnụọgụgụ site n’otu ruo na narị abụọ (1-200)
2. Odide ọnụọgụgụ
3. Asụsụ nabatara ọnụọgụgụ
WEEK 2

Theme: Asụsụ

Topic: Ọnụọgụgụ (1 – 400)

Sub-Topic:
Content:
1. Ọnụọgụgụ site n’otu ruo na narị anọ
2. Iji ọnụọgụgụ mee ahịrịokwu
3. Odide ọnụọgụgụ
WEEK 2

Theme: Omenala

Topic: Orubere na ọrụ ụmụaka

Sub-Topic:
Content:
1. Orubere ụmụaka
2. Oke na ọrụ ụmụaka
3. Uru inye ụmụaka orubere
4. Uru ụmụaka ịma oke na ọrụ ha
WEEK 3

Theme: Asụsụ

Topic: Ịkọwapụta ihe

Sub-Topic:
Content:
1. Nkọwa ọdịdị ihe dị iche iche: Ọrụ nka dị iche iche dk ihe e sere ese, ihe a kpụrụ akpụ, ihe a tụrụ atụ, ihe a kpara akpa dg.
2. Ihe dị ndụ dk: anụmanụ, osisi, mmadụ dg.
3. Ụzụ dị iche iche dk:ụda egbe, ụgbọala, okwu, ube nnụnụ / anụmanụ
WEEK 3

Theme: Asụsụ

Topic: Aghọtaazaa (Iji nkenke akụkọ ndị a ho pu tara ku zie aghọtaazaa)

Sub-Topic:
Content:
1. Ọgụgụ
2. Nkọwa ihe a gụrụ
3. Nkọwa okwu ndị siri ike n’ihe ndị a gụrụ
WEEK 3

Theme: Omenala

Topic: Ọjị

Sub-Topic:
Content:
1. Nkọwa ọjị
2. Ihe e ji ọjị eme
3. Ihe na-anọchi anya ọjị
4. Uru ọjị bara
WEEK 4

Theme: Asụsụ

Topic: Ọgụgụ na Aghọtaazaa dị mfe

Sub-Topic:
Content:
1. Ogụgụ ederede
2. Aghọtaazaa dị mfe
3. mkpụrụokwu ndị tara akpụ
4. Ntụgharị uche n’ihe a gụrụ
5. Ịgba mbọ zaa ajụjụ sitere n’ederede a gụrụ
WEEK 4

Theme: Asụsụ

Topic: Akaraedemede

Sub-Topic:
Content:
Akaraedemede dị iche iche dk: kpọm, rịkọm, kpọmrikọm, akarauhie, akaramkpu, akaraajụjụ dg
WEEK 4

Theme: Omenala

Topic: Ịzụ/ịṅụ ọgwụ agharaaghara

Sub-Topic:
Content:
1. Nkọwa ihe bụ ọgwụ
2. Mkpọpụta aha ọgwụ dị iche iche.
3. Mgbe e ji aṅụ ọgwụ
4. Onye kwesịrị ide ọgwụ a ga aṅụ
5. Ebe e kwesịrị ịzụta ọgwụ
6. Nsogbu dị n’ịzụ/n’ịṅụ ọgwụ agharaaghara
WEEK 5

Theme: Asụsụ

Topic: Ọgụgụ na Aghọtaazaa dị mfe (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Ogụgụ ederede
2. Aghọtaazaa dị mfe
3. mkpụrụokwu ndị tara akpụ
4. Ntụgharị uche n’ihe a gụrụ
5. Ịgba mbọ zaa ajụjụ sitere n’ederede a gụrụ
WEEK 5

Theme: Asụsụ

Topic: Edemede nduzi

Sub-Topic:
Content:
1. Nkọwa ihe bụ edemede
2. njirimara edemede dịka: isiokwu, mmalite, ahụ, nhazi, mmechi
3. Ntụta aro ihe onyenkuzi gaede n’ ụgbọojii
4. Ndetu ihe e dere
5. Odide edemede nke ha
WEEK 5

Theme: Omenala

Topic: Mgbanwe na-abata n’omenala

Sub-Topic:
Content:
1. Nkọwa ihe bụ omenala
2. Mgbanwe ụfọdụ na-abata n’omenala obodo
3. Nkwupụta omenala ụfọdụ na-ala azụ
4. Uru ịkwalite omenala Igbo bara
WEEK 6

Theme: Asụsụ

Topic: Edemede nduzi

Sub-Topic:
Content:
1. Njirimara nkebi edemede dk: Ikwu maka otu isiokwu
2. Edemede otu nkebi a haziri ahazi
WEEK 6

Theme: Asụsụ

Topic: Ịkọwapụta ọdịdị mmadụ

Sub-Topic:
Content:
1. Nkọwa ọdịdị mmadụ (ụcha ogologo, ibu, dg)
2. Ntụle na ntụnyere ọdịdị mmadụ dị iche iche
WEEK 6

Theme: Omenala

Topic: Nzikọrịta ozi (Keọdịnala na keugbu a)

Sub-Topic:
Content:
1. Ụzọ nzisa ozi keọdịnala dịka: okwuọnu , ekwe, egbe, ikoro, dg
2. Ụzọ nzisa ozi keugbu a dịka: ekwentị, redio, tiivii, nuzpepa, kọmputa dg
3. Uru nzikọrịta ozi
WEEK 7

Theme: Asụsụ

Topic: Edemede nduzi (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Njirimara nkebi edemede dk: Ikwu maka otu isiokwu
2. Edemede otu nkebi a haziri ahazi
WEEK 7

Theme: Asụsụ

Topic: Mmụgharị akaraedemede

Sub-Topic:
Content:
1. Mkpọpụta akaraedemede dị iche iche dịka: kpọm na ndị ọzọ
2. Nchọpụta na nzipụta akaraedemede
3. Ntinye akaraedemede n’ebe kwesịrị ekwesị
WEEK 7

Theme: Omenala

Topic: Nzikọrịta ozi (Keọdịnala na keugbu a) (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Ụzọ nzisa ozi keọdịnala dịka: okwuọnu , ekwe, egbe, ikoro, dg
2. Ụzọ nzisa ozi keugbu a dịka: ekwentị, redio, tiivii, nuzpepa, kọmputa dg
3. Uru nzikọrịta ozi
WEEK 8

Theme: Asụsụ

Topic: Ịzụ na ire ahịa

Sub-Topic:
Content:
1. Mkparịtaụka metu tara o zụzụ na orire ahịa
2. Ihe ndị a na-ahụgasi n’ọdụ ahịa
3. Ịkwụ ụgwọ ihe ha zụrụ
4. Ụzọ mgbochi mmegbu onye na-azụ ahịa
WEEK 8

Theme: Asụsụ

Topic: Idezu Akụkọ

Sub-Topic:
Content:
1. Nhazi edemede dịka: mmalite, ahụ na mmechi edemede
2. Ndezu akụkọ a kọfọrọ akọfọ
WEEK 8

Theme: Omenala

Topic: Ụzọ ndị Igbo si achọ mma

Sub-Topic:
Content:
1. Nkọwa ihe bụ ịchọ mma
2. Ụzọ dị iche iche e si achọ mma
3. Ụzọ dị iche iche Igbo si achọ mma dịka: ite ude, ide uri, igbu ichi/egbugbu, ibi mbibi/ ite uhie, ide ọtanjele, ịkpa isi, mgbaji/jigida, aka, ọjị, esuru, ọdụ dg
WEEK 9

Theme: Asụsụ

Topic: Ịzụ na ire ahịa (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Mkparịtaụka metu tara o zụzụ na orire ahịa
2. Ihe ndị a na-ahụgasi n’ọdụ ahịa
3. Ịkwụ ụgwọ ihe ha zụrụ
4. Ụzọ mgbochi mmegbu onye na-azụ ahịa
WEEK 9

Theme: Asụsụ

Topic: Idezu Akụkọ (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Nhazi edemede dịka: mmalite, ahụ na mmechi edemede
2. Ndezu akụkọ a kọfọrọ akọfọ
WEEK 9

Theme: Omenala

Topic: Ụzọ ndị Igbo si achọ mma (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Nkọwa ihe bụ ịchọ mma
2. Ụzọ dị iche iche e si achọ mma
3. Ụzọ dị iche iche Igbo si achọ mma dịka: ite ude, ide uri, igbu ichi/egbugbu, ibi mbibi/ ite uhie, ide ọtanjele, ịkpa isi, mgbaji/jigida, aka, ọjị, esuru, ọdụ dg

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION
SECOND TERM
BASIC 4 BASIC 5 BASIC 6
WEEK 1: Revision
WEEK 1: Revision
WEEK 1: Revision
WEEK 2

Theme: Agụmagụ

Topic: Ejije dị nkenke

Sub-Topic:
Content:
1. ịzụ ahịa
2. ịrụ ọrụ ubi
3. ikwu okwu na telefoonu
4. ime emume ncheta ọmụmụ
WEEK 2

Theme: Agụmagụ

Topic: Abụ nkenke

Sub-Topic:
Content:
Abụ mfe dị iche iche
WEEK 2

Theme: Asụsụ

Topic: Iji nkenke akụkọ ndị a họpụtara kuzie aghọtaazaa

Sub-Topic:
Content:
1. Ọgụgụ
2. Nkọwa isi ihe a gụrụ
3. Nkọwa okwu ndị siri ike n’ihe a gụrụ
4. Ajụjụ so ihe a gụrụ
WEEK 3

Theme: Agụmagụ

Topic: Abụ na uri dị mfe (Egwu)

Sub-Topic:
Content:
1. Abụ ịgụgụ nwa
2. Uri ọrụ
3. Uri/egwu a na -agba agba n’o gbọ
4. Uri/abụ ndịụka.
WEEK 3

Theme: Agụmagụ

Topic: Abụ nkenke (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
Abụ mfe dị iche iche
WEEK 3

Theme: Asụsụ

Topic: Mkparịtaụka (Ibi n’udo)

Sub-Topic:
Content:
1. Nkọwa ihe bụ ibi n’udo; ụzọ e si ebi n’udo
2. Uru dị n’ibi n’udo
3. Mkparịtaụka gbasara ihe naebute adịghị n’udo.
WEEK 4

Theme: Agụmagụ

Topic: Agwụgwa dị mfe (Gwa m gwa m gwa m)

Sub-Topic:
Content:
Agwụgwa dị mfe (Gwa m gwa m gwa m)
WEEK 4

Theme: Agụmagụ

Topic: Akụkọ ifo

Sub-Topic:
Content:
1. Akụkọ ifo dị iche iche dk: nke okike na nke na-akụzi ezi omume
2. Ntụle agwa
3. Ihe mmuta
WEEK 4

Theme: Asụsụ

Topic: Ọnụọgụgụ 1 - 500

Sub-Topic:
Content:
1. Ngụpụta ọnụọgụgụ 1 – 500
2. Ịgụ na narị na narị
3. Odide ọnụọgụgụ
WEEK 5

Theme: Agụmagụ

Topic: Agwụgwa dị mfe (Gwa m gwa m gwa m) (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
Agwụgwa dị mfe (Gwa m gwa m gwa m)
WEEK 5

Theme: Agụmagụ

Topic: Akụkọ ifo (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Akụkọ ifo dị iche iche dk: nke okike na nke na-akụzi ezi omume
2. Ntụle agwa
3. Ihe mmuta
WEEK 5

Theme: Asụsụ

Topic: Ọnụọgụgụ 1 - 500 (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Ngụpụta ọnụọgụgụ 1 – 500
2. Ịgụ na narị na narị
3. Odide ọnụọgụgụ
WEEK 6

Theme: Agụmagụ

Topic: Ilu dị mfe

Sub-Topic:
Content:
Ilu dị mfe
WEEK 6

Theme: Agụmagụ

Topic: Ejije nkenke e depụtara e depụta

Sub-Topic:
Content:
1. Ejije nkenke e depụtara e depụta
2. Ihe mmụta dị n’ejije
WEEK 6

Theme: Asụsụ

Topic: Aghọtaaza

Sub-Topic:
Content:
1. Nkọwa aghọtaazaa
2. Nkọwa mkpụrụokwu ọhụrụ na ilu
3. Ọgụgụ
4. Ajụjụ na azịza
5. Ihe mmụta dị n’ihe a gụrụ
6. Omenala Igbo pụtara ihe
WEEK 7

Theme: Agụmagụ

Topic: Ilu dị mfe (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
Ilu dị mfe
WEEK 7

Theme: Agụmagụ

Topic: Ejije nkenke e depụtara e depụta (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Ejije nkenke e depụtara e depụta
2. Ihe mmụta dị n’ejije
WEEK 7

Theme: Asụsụ

Topic: Aghọtaaza (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Nkọwa aghọtaazaa
2. Nkọwa mkpụrụokwu ọhụrụ na ilu
3. Ọgụgụ
4. Ajụjụ na azịza
5. Ihe mmụta dị n’ihe a gụrụ
6. Omenala Igbo pụtara ihe
WEEK 8

Theme: Agụmagụ

Topic: Akụkọ ifo Ụ

Sub-Topic:
Content:
Akụkọ ifo Ụ
WEEK 8

Theme: Agụmagụ

Topic: Okwuntụhị

Sub-Topic:
Content:
Okwuntụhị dị iche iche
WEEK 8

Theme: Asụsụ

Topic: Edemede nduzi

Sub-Topic:
Content:
1. Nkọwa ihe bụ edemede
2. Njirimara edemede
3. Ntụta aro ihe onyenkuzi gaede n’ụgbọojii
4. Ndetu ihe e dere
5. Odide edemede nke ha
WEEK 9

Theme: Agụmagụ

Topic: Akụkọ ifo Ụ (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
Akụkọ ifo Ụ
WEEK 9

Theme: Agụmagụ

Topic: Okwuntụhị (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
Okwuntụhị dị iche iche
WEEK 9

Theme: Asụsụ

Topic: Edemede nduzi (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Nkọwa ihe bụ edemede
2. Njirimara edemede
3. Ntụta aro ihe onyenkuzi gaede n’ụgbọojii
4. Ndetu ihe e dere
5. Odide edemede nke ha

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION
THIRD TERM
BASIC 4 BASIC 5 BASIC 6
WEEK 1: Revision
WEEK 1: Revision
WEEK 1: Revision
WEEK 2

Theme: Omenala

Topic: Agwa ọma na agwa ọjọọ

Sub-Topic:
Content:
Agwa ọma na agwa ọjọọ
WEEK 2

Theme: Omenala

Topic: Idobe gburugburu ọcha

Sub-Topic:
Content:
1. Ụzọ nlekọta gburugburu dịka: ịza ihe, ikpofu ahịhịa ebe o kwesịrị, ịnyụ mamịrị na nsị ebe ha kwesịrị
2. Uru nlekọta gburugburu bara
WEEK 2

Theme: Agụmagụ

Topic: Nkenke abụ

Sub-Topic:
Content:
1. Nkenke abụ dị iche iche
2. Ụfọdụ mkpụrụokwu si n’ime abụ ndị ahụ
WEEK 3

Theme: Omenala

Topic: Agwa ọma na agwa ọjọọ (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
Agwa ọma na agwa ọjọọ
WEEK 3

Theme: Omenala

Topic: Idobe gburugburu ọcha (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Ụzọ nlekọta gburugburu dịka: ịza ihe, ikpofu ahịhịa ebe o kwesịrị, ịnyụ mamịrị na nsị ebe ha kwesịrị
2. Uru nlekọta gburugburu bara
WEEK 3

Theme: Agụmagụ

Topic: Nkenke abụ (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Nkenke abụ dị iche iche
2. Ụfọdụ mkpụrụokwu si n’ime abụ ndị ahụ
WEEK 4

Theme: Omenala

Topic: Njirimara ndị Igbo

Sub-Topic:
Content:
Njirimara ndị Igbo
WEEK 4

Theme: Omenala

Topic: Mmemme Ọdịnala (Ịgụ nwa aha)

Sub-Topic:
Content:
1. Aha Igbo dị iche iche dk: Chiamaka, Chukwudị, Amarachukwu, Chinemerem, dg
2. Mgbe a na agụ nnwa aha
3. Etu e si agụ nnwa aha
4. Mpụtara aha ụfodu na mkpa ha di.
WEEK 4

Theme: Agụmagụ

Topic: Ilu dị mfe

Sub-Topic:
Content:
1. Ilu dị iche iche na nkọwa ha
2. Ihe mmụta dị n’ilu
3. Omenala Igbo pụtara ihe n’ilu
WEEK 5

Theme: Omenala

Topic: Njirimara ndị Igbo (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
Njirimara ndị Igbo
WEEK 5

Theme: Omenala

Topic: Mmemme Ọdịnala (Ịgụ nwa aha) (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Aha Igbo dị iche iche dk: Chiamaka, Chukwudị, Amarachukwu, Chinemerem, dg
2. Mgbe a na agụ nnwa aha
3. Etu e si agụ nnwa aha
4. Mpụtara aha ụfodu na mkpa ha di.
WEEK 5

Theme: Agụmagụ

Topic: Ilu dị mfe (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Ilu dị iche iche na nkọwa ha
2. Ihe mmụta dị n’ilu
3. Omenala Igbo pụtara ihe n’ilu
WEEK 6

Theme: Omenala

Topic: Akaọrụ ndị Igbo

Sub-Topic:
Content:
Akaọrụ ndị Igbo
WEEK 6

Theme: Omenala

Topic: Mmemme Ọdịnala (Ịgụ nwa aha) (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Aha Igbo dị iche iche dk: Chiamaka, Chukwudị, Amarachukwu, Chinemerem, dg
2. Mgbe a na agụ nnwa aha
3. Etu e si agụ nnwa aha
4. Mpụtara aha ụfodu na mkpa ha di.
WEEK 6

Theme: Agụmagụ

Topic: Ejije

Sub-Topic:
Content:
Omume dịka: dibịa bekee, njinịa, onyenkụzi, dg.
WEEK 7

Theme: Omenala

Topic: Akaọrụ ndị Igbo (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
Akaọrụ ndị Igbo
WEEK 7

Theme: Omenala

Topic: Ndịntorobịa na ahụike

Sub-Topic:
Content:
1. Mgbanwe n’ahụ ndị ntoroọbịa
2. Ọrịa ụfọdụ na-emetụta ndi ntoro bịa dịka: ọrịa ndị a naebute site na mmekọ nwoke na nwaanyi dịka HIV/AIDS dg.
3. Ụzọ e si ebute ha
4. Etu ha si esogbu mmadụ
5. Ụzọ mgbochi ha
WEEK 7

Theme: Agụmagụ

Topic: Ejije (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
Omume dịka: dibịa bekee, njinịa, onyenkụzi, dg.
WEEK 8

Theme: Omenala

Topic: Nri na Ejiji ndị Igbo

Sub-Topic:
Content:
Nri na Ejiji ndị Igbo
WEEK 8

Theme: Omenala

Topic: Ndịntorobịa na ahụike (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Mgbanwe n’ahụ ndị ntoroọbịa
2. Ọrịa ụfọdụ na-emetụta ndi ntoro bịa dịka: ọrịa ndị a naebute site na mmekọ nwoke na nwaanyi dịka HIV/AIDS dg.
3. Ụzọ e si ebute ha
4. Etu ha si esogbu mmadụ
5. Ụzọ mgbochi ha
WEEK 8

Theme:

Topic:

Sub-Topic:
Content:

WEEK 9

Theme: Omenala

Topic: Nri na Ejiji ndị Igbo (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
Nri na Ejiji ndị Igbo
WEEK 9

Theme: Omenala

Topic: Ndịntorobịa na ahụike (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Mgbanwe n’ahụ ndị ntoroọbịa
2. Ọrịa ụfọdụ na-emetụta ndi ntoro bịa dịka: ọrịa ndị a naebute site na mmekọ nwoke na nwaanyi dịka HIV/AIDS dg.
3. Ụzọ e si ebute ha
4. Etu ha si esogbu mmadụ
5. Ụzọ mgbochi ha
WEEK 9

Theme:

Topic:

Sub-Topic:
Content:


WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION





We provide educational resources/materials, curriculum guide, syllabus, scheme of work, lesson note & plan, waec, jamb, O-level & advance level GCE lessons/tutorial classes, on various topics, subjects, career, disciplines & department etc. for all the Class of Learners


Free Will Donation

We know times are tough right now, but if you could donate and support us, be rest assured that your great contributions are immensely appreciated and will be for the progress of our work to help us pay for the server cost, domain renewal, and other maintenance costs of the site. Nothing is too small; nothing is too little.

Account Details

BANK: UNITED BANK FOR AFRICA PLC

ACCOUNT NAME: OFAGBE GODSPOWER GEORGE

ACCOUNT NUMBER: 2250582550

SWIFT CODE: UNAFNGLA

ACCOUNT TYPE: SAVINGS

CURRENCY: DOLLAR (USD) ACCOUNT

ADDRESS: 1. M. Aruna Close, Ughelli, Delta State, Nigeria

PHONE: +234805 5084784, +234803 5586470



BANK: UNITED BANK FOR AFRICA Plc (UBA)

ACCOUNT NAME: OFAGBE GODSPOWER GEORGE

ACCOUNT NUMBER: 2042116266

SORT CODE: 033243371

ACCOUNT TYPE: SAVINGS

CURRENCY: NAIRA ACCOUNT

ADDRESS: 1. M. Aruna Close, Ughelli, Delta State, Nigeria

PHONE: +234805 5084784, +234803 5586470



Your active support gives strength to our Team and inspires to work. Each donated dollar is not only money for us, but it is also the confidence that you really need our project!
AseiClass is a non-profit project that exists at its founders' expense, it will be difficult to achieve our goals without your help.
Please consider making a donation.
Thank you.


AseiClass Team

We provide educational resources/materials, curriculum guide, syllabus, scheme of work, lesson note & plan, waec, jamb, O-level & advance level GCE lessons/tutorial classes, on various topics, subjects, career, disciplines & department etc. for all the Class of Learners

Facts about Teachers

● ● ● Teachers Are Great No Controversy.

● ● ● Teachers are like candles, they burn themselves to light others.

● ● ● Teachers don't teach for the money.

● ● ● Every great mind was once taught by some brilliant teachers.

● ● ● Teachers are the second parents we have.

● ● ● If you can write your name, thank your teacher.

Teaching slogans

● ● ● Until the learner learns the teacher has not taught.

● ● ● I hear and forget, I see and remember, I do and know.

● ● ● The good teacher explains. The superior teacher demonstrates. The great teacher inspires.