Recent Scheme of Work on Igbo Language

Syllabus for Lower Basic




FIRST TERM
BASIC 1 BASIC 2 BASIC 3
WEEK 1: Revision
WEEK 1: Revision
WEEK 1: Revision
WEEK 2

Theme: Asụsụ

Topic: Ekwumekwu Ịkpọ ihe aha

Sub-Topic:
Content:
1. Ọdịdị ihe ndị dị na gburugburu
2. Ụda ndị a nụrụ na gburugburu
3. akụkụ hụ mm dụ ụfọdụ
WEEK 2

Theme: Asụsụ

Topic: Ikpọgasị ihe aha (ezinaụlọ)

Sub-Topic:
Content:
Ihe ndị n - hụ n’ezin ụlọ dịk : oche, akwa, efere, ite, ngaji, igbe, ikwe dg
WEEK 2

Theme: Asụsụ

Topic: Ọnụọgụgụ 1 – 100

Sub-Topic:
Content:
1. Mkpọpụta ọnụọgụgụ
2. Ngụtali ọnụọgụgụ
3. Odide ọnụọgụgụ
WEEK 3

Theme: Asụsụ

Topic: Ime ihe e kwuru

Sub-Topic:
Content:
1. Okwu ndị na-egosi ihe a ga eme dịka: nọdụ, kwụrụ, gbaa, pụọ, kpudo isi, kụọ aka dg.
2. Mmekọzọ
WEEK 3

Theme: Asụsụ

Topic: Ime ihe e kwuru

Sub-Topic:
Content:
Okwu ndị na-egosi ihe a ga eme dịka: nọdụ, kwụrụ, gbaa, pụọ, kpudo isi, kụọ aka dg.
WEEK 3

Theme: Asụsụ

Topic: Mkparịtaụka banyere nrubeisi

Sub-Topic:
Content:
1. Nkọwa nrubeisi
2. Ụzọ dị iche iche e si egosipụta nrubeisi
3. Uru dị n’irubeisi
WEEK 4

Theme: Asụsụ

Topic: Ọnụọgụgụ 1-20

Sub-Topic:
Content:
1. Mkpọpụta ọnụọgụgụ
2. Ngụtali ọnụọgụgụ
3. Odide ọnụọgụgụ
WEEK 4

Theme: Asụsụ

Topic: Onụọgụgụ 1 – 50

Sub-Topic:
Content:
1. Mkpọpụta ọnụọgụgụ
2. Igosipụta nke bụ nke
3. Nhazi ọnụọgụgụ n’usoro
4. Idetali ọnụọgụgụ
WEEK 4

Theme: Asụsụ

Topic: Ime ihe e kwuru

Sub-Topic:
Content:
Okwu ndị na-egosi ihe a gaeme dịka: nọdụ, kwụrụ, gbaa, pụọ, kpudo isi, kụọ aka dg. Mmekọọzọ
WEEK 5

Theme: Asụsụ

Topic: Mkparịtaụka banyere onwe

Sub-Topic:
Content:
1. Aha ha
2. Aha nne, nna na ụmụnne ha
3. Aha ebe ha bi
4. Aha obodo ha
WEEK 5

Theme: Asụsụ

Topic: Mkparịtaụka

Sub-Topic:
Content:
1. Ihe ndị a na-ahụ an a; ihe ndị a na-anụ na ntị n’ụlọ na n’ụlọ akwụkwọ ha
2. Ihe ndị ha nụrụ na redio na ihe ndị ha hụrụ na televishọn.
WEEK 5

Theme: Asụsụ

Topic: Ime ihe e kwuru (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
Okwu ndị na-egosi ihe a gaeme dịka: nọdụ, kwụrụ, gbaa, pụọ, kpudo isi, kụọ aka dg. Mmekọọzọ
WEEK 6

Theme: Asụsụ

Topic: Ọgụgụ eserese

Sub-Topic:
Content:
1. Nkọwa ọdịdị ihe dị n’eserese
2. Mkpụrụokwu
3. Metụtara ihe dị n’eserese
WEEK 6

Theme: Asụsụ

Topic: Igụ Mkpụrụedemede

Sub-Topic:
Content:
1. Mkpụrụedemede
2. Mkpụrụedemede ndị gbara mkpị
3. Mmebe okwu
4. Nkọpị abịchịị na mkpụrụokwu
WEEK 6

Theme: Asụsụ

Topic: Ọgụgụ ahịrịokwu mfe

Sub-Topic:
Content:
1. Ọgụgụ werewere
2. Nghọta
3. Ngụwanye
WEEK 7

Theme: Asụsụ

Topic: Iji Eserese dee mkpụrụ- edemede (Abịchịị)

Sub-Topic:
Content:
1. Nkọwa ọdịdị ihe dị n’eserese
2. Ndepụt mkpụrụedemede site n’eserese
3. Nhụb mkpụrụedemede ama
WEEK 7

Theme: Asụsụ

Topic: Igụ Mkpụrụedemede (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Mkpụrụedemede
2. Mkpụrụedemede ndị gbara mkpị
3. Mmebe okwu
4. Nkọpị abịchịị na mkpụrụokwu
WEEK 7

Theme: Asụsụ

Topic: Ọgụgụ ahịrịokwu mfe (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Ọgụgụ werewere
2. Nghọta
3. Ngụwanye
WEEK 8

Theme: Asụsụ

Topic: Odide mkpụrụ- edemede (Abịchịị)

Sub-Topic:
Content:
1. Nkọwa mkpụrụedemede nke ọm
2. Mkpọpụta mkpụrụedemede
3. Ndepụta mkpụrụedemede
4. Mm kọ mkpụrụedemede na ụda ya
WEEK 8

Theme: Asụsụ

Topic: Idepụtakwu Mkpụrụedemede

Sub-Topic:
Content:
1. Mkpụrụedemede
2. Mkpụrụedemede ndị gbara mkpị
3. Mmebe okwu
4. Nko pi bi chịị na mkpụrụokwu
WEEK 8

Theme: Asụsụ

Topic: Nsụpe

Sub-Topic:
Content:
Nsụpe
WEEK 9

Theme: Asụsụ

Topic: Ọgụgụ na odide mkpụrụokwu

Sub-Topic:
Content:
Ọgụgụ na odide mkpụrụokwu
WEEK 9

Theme: Asụsụ

Topic: Idepụtakwu Mkpụrụedemede (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Mkpụrụedemede
2. Mkpụrụedemede ndị gbara mkpị
3. Mmebe okwu
4. Nko pi bi chịị na mkpụrụokwu
WEEK 9

Theme: Asụsụ

Topic: Nsụpe

Sub-Topic:
Content:
Nsụpe

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION

We provide educational resources/materials, curriculum guide, syllabus, scheme of work, lesson note & plan, waec, jamb, O-level & advance level GCE lessons/tutorial classes, on various topics, subjects, career, disciplines & department etc. for all the Class of Learners

SECOND TERM
BASIC 1 BASIC 2 BASIC 3
WEEK 1: Revision
WEEK 1: Revision
WEEK 1: Revision
WEEK 2

Theme: Agụmagụ

Topic: Abụ Ụmụaka

Sub-Topic:
Content:
Abụ ụmụaka dị iche iche dịka: abụ e ji eku nwa, abụ egwuregwu, abụ akụkọ ifo.
WEEK 2

Theme: Agụmagụ

Topic: Uri ejije

Sub-Topic:
Content:
1. Nhọpụt ndị ga-agba uri ejije
2. Ngwa na ejiji ndị e ji eme uri ejije
3. Ịgba uri ejije
4. Nhazi ihe ndị a niile ka ha nọrọ n’ụdị kwesịrị ekwesị
WEEK 2

Theme: Agụmagụ

Topic: Mmepụt ejije nkenke

Sub-Topic:
Content:
1. Nhọpụta ndị ga-emepụta ejije nkenke
2. Nhọpụta ejije dị nkenke
3. Ngwa ndị e ji emepụta ejije
4. Mmepụta ejije dị nkenke
5. Ihe mmụta dị n’ejije ahụ.
WEEK 3

Theme: Agụmagụ

Topic: Abụ Ụmụaka (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
Abụ ụmụaka dị iche iche dịka: abụ e ji eku nwa, abụ egwuregwu, abụ akụkọ ifo.
WEEK 3

Theme: Agụmagụ

Topic: Uri ejije (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Nhọpụt ndị ga-agba uri ejije
2. Ngwa na ejiji ndị e ji eme uri ejije
3. Ịgba uri ejije
4. Nhazi ihe ndị a niile ka ha nọrọ n’ụdị kwesịrị ekwesị
WEEK 3

Theme: Agụmagụ

Topic: Uri/Abụ (Egwu)

Sub-Topic:
Content:
1. Uri ọṅụ nwa
2. Uri iku nwa
3. Uri ndịụka
4. Uri ọrụ
WEEK 4

Theme: Agụmagụ

Topic: Egwu (uri)

Sub-Topic:
Content:
Egwu/uri dị iche iche dịka: egwu ọnwa na egwu mmemme dị iche iche
WEEK 4

Theme: Agụmagụ

Topic: Abụ ụmụaka

Sub-Topic:
Content:
Abụ ụmụaka dị iche iche dịka: abụ e ji eku nwa, abụ egwuregwu, abụ ọrụ dg.
WEEK 4

Theme: Agụmagụ

Topic: Ilu dị mfe

Sub-Topic:
Content:
1. Ndị bụ okwu amamihe na ilu
2. Ndị na-ekwukarị h dịka: ndị okenye na ndị chiri echichi
3. Uru ilu bara na ndụ ndị Igbo
WEEK 5

Theme: Agụmagụ

Topic: Egwu (uri) (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
Egwu ndị ọzọ dị iche iche dịka: egwu ndị ụka na nke ugbu a
WEEK 5

Theme: Agụmagụ

Topic: Abụ ụmụaka (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
Abụ ụmụaka dị iche iche dịka: abụ e ji eku nwa, abụ egwuregwu, abụ ọrụ dg.
WEEK 5

Theme: Agụmagụ

Topic: Agwụgwa dị mfe (Gwa m gwa m gwa m)

Sub-Topic:
Content:
1. Gwa m gwa m gwa m dị iche iche
2. Ajụaza n’isi otu gwa m gwa m gwa m
WEEK 6

Theme: Agụmagụ

Topic: Egwu (uri) (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
Egwu ndị ọzọ dị iche iche dịka: egwu ndị ụka na nke ugbu a
WEEK 6

Theme: Agụmagụ

Topic: Abụ ụmụaka (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
Abụ ụmụaka dị iche iche dịka: abụ e ji eku nwa, abụ egwuregwu, abụ ọrụ dg.
WEEK 6

Theme: Agụmagụ

Topic: Odide ahịrịokwu mfe

Sub-Topic:
Content:
Odide ahịrịokwu mfe
WEEK 7

Theme: Agụmagụ

Topic: Akụkọ ifo

Sub-Topic:
Content:
Akụkọ ifo dị iche iche dịka
WEEK 7

Theme: Agụmagụ

Topic: Akụko ifo

Sub-Topic:
Content:
Nke mbe na nke na-akụzi ezi omume
WEEK 7

Theme: Agụmagụ

Topic: Odide ahịrịokwu mfe

Sub-Topic:
Content:
Odide ahịrịokwu mfe
WEEK 8

Theme: Agụmagụ

Topic: Akụkọ ifo (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
Nke mbe na nke na-akụzi ezi omume
WEEK 8

Theme: Agụmagụ

Topic: Akụko ifo (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
Ihe mmụta sị n’akụkọ ifo
WEEK 8

Theme: Agụmagụ

Topic: Akụkọ ifo

Sub-Topic:
Content:
1. Akụkọ ifo dị iche iche dịka: nke okike na nke na-akụzi ezi omume
2. Ihe mmụta si n’akụkọ ifo
WEEK 9

Theme: Agụmagụ

Topic: Akụkọ ifo (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
Ihe mmụta sị n’akụkọ ifo
WEEK 9

Theme: Agụmagụ

Topic: Akụko ifo (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
Ihe mmụta sị n’akụkọ ifo
WEEK 9

Theme: Agụmagụ

Topic: Akụkọ ifo (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Akụkọ ifo dị iche iche dịka: nke okike na nke na-akụzi ezi omume
2. Ihe mmụta si n’akụkọ ifo

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION

We provide educational resources/materials, curriculum guide, syllabus, scheme of work, lesson note & plan, waec, jamb, O-level & advance level GCE lessons/tutorial classes, on various topics, subjects, career, disciplines & department etc. for all the Class of Learners

THIRD TERM
BASIC 1 BASIC 2 BASIC 3
WEEK 1: Revision
WEEK 1: Revision
WEEK 1: Revision
WEEK 2

Theme: Omenala

Topic: Ekele

Sub-Topic:
Content:
1. Ekele ụtụtụ
2. Ekele ehihie
3. Ekele an asị
4. Ekele mgbe ha na-arụ ọrụ
5. Ekele onye meere mmadụ ihe ọma
6. Ekele onye nọ na nsogbu
WEEK 2

Theme: Omenala

Topic: Ekele

Sub-Topic:
Content:
1. Ekele ụtụtụ
2. Ekele ehihie
3. Ekele anyasị
WEEK 2

Theme: Omenala

Topic: Uru Uru ịkpa agwa ọma bara

Sub-Topic:
Content:
1. Agwa ọma ụmụaka ṅa-akpa
2. Omume ọjọọ ụmụaka naeme
3. Ntaramahụhụ so omume ọjọọ
4. Uru dị n’ime omume ọma
WEEK 3

Theme: Omenala

Topic: Idebe gburugburu ọcha

Sub-Topic:
Content:
1. Ebe ndị bụ gburugburu an ị dịka:
(i) ụlọakwụkwọ
(ii) ụlọobibi
(iii) okporoụzọ
2. Ụzọ dị iche iche e si edebe gburugburu ọcha
3. Mkpa ọ dị idebe gburugburu ọcha
WEEK 3

Theme: Omenala

Topic: Ahụike onwe na nke gburugburu

Sub-Topic:
Content:
1. Akụkụ ahụ mmadụ
2. Idowe akụkụ ahụ ọcha
3. Ụmụ ọrịa ụfọdụ
4. Ụzọ mgbochi ụmụ ọrịa
5. Uru ahụike bara
WEEK 3

Theme: Omenala

Topic: Uru Uru ịkpa agwa ọma bara (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Agwa ọma ụmụaka ṅa-akpa
2. Omume ọjọọ ụmụaka naeme
3. Ntaramahụhụ so omume ọjọọ
4. Uru dị n’ime omume ọma
WEEK 4

Theme: Omenala

Topic: Igụ ụbọchị

Sub-Topic:
Content:
1. Ụbọchị dị n’izuụka
2. Ihe na-eme n’ụbọchị ndị ahụ
WEEK 4

Theme: Omenala

Topic: Egwuregwu Ọdinala

Sub-Topic:
Content:
Egwuregwu Ọdinala
WEEK 4

Theme: Omenala

Topic: Nri ndị Igbo

Sub-Topic:
Content:
1. Aha nri ndị Igbo dị iche iche
2. Oge a na-eri ha
3. Ụdị nri ndị Igbo na-amasị ha
4. Odide nri ndị Igbo dị iche iche
WEEK 5

Theme: Omenala

Topic: Igụ ụbọchị (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Ụbọchị dị n’izuụka
2. Ihe na-eme n’ụbọchị ndị ahụ
WEEK 5

Theme: Omenala

Topic: Ọrụ dịịrị onye ọ bụla

Sub-Topic:
Content:
1. Ọrụ dịịrị nne na nna n’ezinaụlọ
2. Ụzọ dị iche iche ha si arụ ọrụ
3. Mkpa ọ dị ison e rụo ọrụ n’ezinaụlọ
WEEK 5

Theme: Omenala

Topic: Nri ndị Igbo (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Aha nri ndị Igbo dị iche iche
2. Oge a na-eri ha
3. Ụdị nri ndị Igbo na-amasị ha
4. Odide nri ndị Igbo dị iche iche
WEEK 6

Theme: Omenala

Topic: Ezi agwa

Sub-Topic:
Content:
1. Ige ntị
2. Ikwupụta agwa ziri ezi
3. kpapụta agwa ziri ezi
4. Ikwu uru dị n’agwa ziri ezi
WEEK 6

Theme: Omenala

Topic: Ejiji ndị Igbo

Sub-Topic:
Content:
1. Ejiji ndị Igbo: ndị nwoke, ndị ntorọbịa, Ụmụaka, ndị Eze na ndị chiri echichi
2. Ndịiche dị n’etiti ejiji ndị Igbo na nke ndị agbụrụ ọzọ
3. Uru iji ejiji Igbo bara
WEEK 6

Theme: Omenala

Topic: Nnabata on eọbịa

Sub-Topic:
Content:
1. Nkọwa onyeọbịa
2. Ụzọ nnabata onyeọbịa
3. Ihe ndị e ji ele ọbịa
4. Nnabata on eọbịa
5. Ọghọm dị n’ịnabata onyeọbịa ọjọọ
WEEK 7

Theme: Omenala

Topic: Ezi agwa (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Ige ntị
2. Ikwupụta agwa ziri ezi
3. kpapụta agwa ziri ezi
4. Ikwu uru dị n’agwa ziri ezi
WEEK 7

Theme: Omenala

Topic: Ejiji ndị Igbo (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Ejiji ndị Igbo: ndị nwoke, ndị ntorọbịa, Ụmụaka, ndị Eze na ndị chiri echichi
2. Ndịiche dị n’etiti ejiji ndị Igbo na nke ndị agbụrụ ọzọ
3. Uru iji ejiji Igbo bara
WEEK 7

Theme: Omenala

Topic: Nnabata on eọbịa (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Nkọwa onyeọbịa
2. Ụzọ nnabata onyeọbịa
3. Ihe ndị e ji ele ọbịa
4. Nnabata on eọbịa
5. Ọghọm dị n’ịnabata onyeọbịa ọjọọ
WEEK 8

Theme: Omenala

Topic: Ọrụ dịịrị onye ọ bụla n’ezinaụlọ

Sub-Topic:
Content:
1. Ọgụgụ mkpụrụokwu
2. Ọgụgụ eserese
3. Odide mkpụrụokwu
WEEK 8

Theme: Omenala

Topic: Egwuregwu ụmụihe a na-hụa n’ezinaụlo n’ ala Igbo

Sub-Topic:
Content:
Egwuregwu ụmụihe a na-hụa n’ezinaụlo n’ ala Igbo
WEEK 8

Theme: Omenala

Topic: Ekwumekwu: nlekọta ụmụaka

Sub-Topic:
Content:
1. Ụzọ nlekọta ụmụaka
2. Ndị na-elekọta ụmụaka
3. Uru ọ bara ilekọta ụmụaka
4. Ụzọ dị iche iche e si emegbu ụmụaka
5. Ụzọ mgbochi mmegbu ụmụaka
WEEK 9

Theme: Omenala

Topic: Ọrụ dịịrị onye ọ bụla n’ezinaụlọ (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Ọgụgụ mkpụrụokwu
2. Ọgụgụ eserese
3. Odide mkpụrụokwu
WEEK 9

Theme: Omenala

Topic: Egwuregwu ụmụihe a na-hụa n’ezinaụlo n’ ala Igbo (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
Egwuregwu ụmụihe a na-hụa n’ezinaụlo n’ ala Igbo
WEEK 9

Theme: Omenala

Topic: Ekwumekwu: nlekọta ụmụaka (Cont.)

Sub-Topic:
Content:
1. Ụzọ nlekọta ụmụaka
2. Ndị na-elekọta ụmụaka
3. Uru ọ bara ilekọta ụmụaka
4. Ụzọ dị iche iche e si emegbu ụmụaka
5. Ụzọ mgbochi mmegbu ụmụaka

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION

WEEK 10: REVISION AND EXAMININATION



We provide educational resources/materials, curriculum guide, syllabus, scheme of work, lesson note & plan, waec, jamb, O-level & advance level GCE lessons/tutorial classes, on various topics, subjects, career, disciplines & department etc. for all the Class of Learners


Free Will Donation

We know times are tough right now, but if you could donate and support us, be rest assured that your great contributions are immensely appreciated and will be for the progress of our work to help us pay for the server cost, domain renewal, and other maintenance costs of the site. Nothing is too small; nothing is too little.

Account Details

BANK: UNITED BANK FOR AFRICA PLC

ACCOUNT NAME: OFAGBE GODSPOWER GEORGE

ACCOUNT NUMBER: 2250582550

SWIFT CODE: UNAFNGLA

ACCOUNT TYPE: SAVINGS

CURRENCY: DOLLAR (USD) ACCOUNT

ADDRESS: 1. M. Aruna Close, Ughelli, Delta State, Nigeria

PHONE: +234805 5084784, +234803 5586470



BANK: UNITED BANK FOR AFRICA Plc (UBA)

ACCOUNT NAME: OFAGBE GODSPOWER GEORGE

ACCOUNT NUMBER: 2042116266

SORT CODE: 033243371

ACCOUNT TYPE: SAVINGS

CURRENCY: NAIRA ACCOUNT

ADDRESS: 1. M. Aruna Close, Ughelli, Delta State, Nigeria

PHONE: +234805 5084784, +234803 5586470



Your active support gives strength to our Team and inspires to work. Each donated dollar is not only money for us, but it is also the confidence that you really need our project!
AseiClass is a non-profit project that exists at its founders' expense, it will be difficult to achieve our goals without your help.
Please consider making a donation.
Thank you.


AseiClass Team

We provide educational resources/materials, curriculum guide, syllabus, scheme of work, lesson note & plan, waec, jamb, O-level & advance level GCE lessons/tutorial classes, on various topics, subjects, career, disciplines & department etc. for all the Class of Learners

Facts about Teachers

● ● ● Teachers Are Great No Controversy.

● ● ● Teachers are like candles, they burn themselves to light others.

● ● ● Teachers don't teach for the money.

● ● ● Every great mind was once taught by some brilliant teachers.

● ● ● Teachers are the second parents we have.

● ● ● If you can write your name, thank your teacher.

Teaching slogans

● ● ● Until the learner learns the teacher has not taught.

● ● ● I hear and forget, I see and remember, I do and know.

● ● ● The good teacher explains. The superior teacher demonstrates. The great teacher inspires.